Levitikọs 23:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ụbọchị ahụ, unu ga-ama ọkwa+ ka unu nwee mgbakọ dị nsọ. Unu agaghị arụ ọrụ ọ bụla siri ike. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe n’ebe ọ bụla unu bi.
21 N’ụbọchị ahụ, unu ga-ama ọkwa+ ka unu nwee mgbakọ dị nsọ. Unu agaghị arụ ọrụ ọ bụla siri ike. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe n’ebe ọ bụla unu bi.