Levitikọs 23:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Unu ga na-achụ àjà ndị a, na-achụkwa ndị nke a na-achụ n’ụbọchị izu ike niile nke Jehova,+ ha na onyinye ndị unu wetara,+ onyinye ndị unu kwere ná nkwa,+ nakwa onyinye ndị si unu n’obi,+ bụ́ ndị unu ga-enye Jehova.
38 Unu ga na-achụ àjà ndị a, na-achụkwa ndị nke a na-achụ n’ụbọchị izu ike niile nke Jehova,+ ha na onyinye ndị unu wetara,+ onyinye ndị unu kwere ná nkwa,+ nakwa onyinye ndị si unu n’obi,+ bụ́ ndị unu ga-enye Jehova.