Levitikọs 23:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 N’ụbọchị nke mbụ, unu ga-ewere mkpụrụ nke osisi ndị mara mma, igu nkwụ,+ alaka osisi ndị nwere akwụkwọ na alaka osisi pọpla ndị dị na ndagwurugwu. Unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu ruo ụbọchị asaa.+
40 N’ụbọchị nke mbụ, unu ga-ewere mkpụrụ nke osisi ndị mara mma, igu nkwụ,+ alaka osisi ndị nwere akwụkwọ na alaka osisi pọpla ndị dị na ndagwurugwu. Unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu ruo ụbọchị asaa.+