Levitikọs 26:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “‘M ga-agọzi unu ma mee ka unu mụọ ọmụmụ, meekwa ka unu mụbaa.+ Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ mụ na unu.+
9 “‘M ga-agọzi unu ma mee ka unu mụọ ọmụmụ, meekwa ka unu mụbaa.+ Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ mụ na unu.+