Levitikọs 26:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 maka na mgbe ha na-ebighị n’ala ahụ, ala ahụ nọ na-akwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+ Ọ tọgbọkwa chakoo n’enweghị onye n’ime ha bi na ya. Ha nọkwa na-akwụ ụgwọ mmehie ha n’ihi na ha jụrụ ime ihe m kpebiri. Ha* kpọkwara iwu m asị.+
43 maka na mgbe ha na-ebighị n’ala ahụ, ala ahụ nọ na-akwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+ Ọ tọgbọkwa chakoo n’enweghị onye n’ime ha bi na ya. Ha nọkwa na-akwụ ụgwọ mmehie ha n’ihi na ha jụrụ ime ihe m kpebiri. Ha* kpọkwara iwu m asị.+