Ọnụ Ọgụgụ 1:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 “Onye Izrel ọ bụla ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe e kenyere ya. Nwoke ọ bụla ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè ebo atọ nke ebo ya so na ya mara ụlọikwuu,+ n’ìgwè ha n’ìgwè ha.
52 “Onye Izrel ọ bụla ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe e kenyere ya. Nwoke ọ bụla ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè ebo atọ nke ebo ya so na ya mara ụlọikwuu,+ n’ìgwè ha n’ìgwè ha.