Ọnụ Ọgụgụ 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ná ndị agha nọ n’ìgwè Juda dị otu narị puku, iri puku asatọ na isii na narị anọ (186,400). Ọ bụ ha ga na-ebu ụzọ akwali.+
9 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ná ndị agha nọ n’ìgwè Juda dị otu narị puku, iri puku asatọ na isii na narị anọ (186,400). Ọ bụ ha ga na-ebu ụzọ akwali.+