Ọnụ Ọgụgụ 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ná ndị agha nọ n’ìgwè Ifrem dị otu narị puku, puku asatọ na otu narị (108,100). Ọ bụ ha bụ ndị nke atọ ga na-akwali.+
24 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ná ndị agha nọ n’ìgwè Ifrem dị otu narị puku, puku asatọ na otu narị (108,100). Ọ bụ ha bụ ndị nke atọ ga na-akwali.+