Ọnụ Ọgụgụ 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ugwu n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Dan. Onyeisi ụmụ Dan bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị.
25 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ugwu n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Dan. Onyeisi ụmụ Dan bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị.