Ọnụ Ọgụgụ 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe a bụ aha ụmụ Erọn ndị nwoke. Ọ bụ ha bụ ndị nchụàjà e tere mmanụ, ndị a họpụtara ka ha bụrụ ndị nchụàjà.+
3 Ihe a bụ aha ụmụ Erọn ndị nwoke. Ọ bụ ha bụ ndị nchụàjà e tere mmanụ, ndị a họpụtara ka ha bụrụ ndị nchụàjà.+