-
Ọnụ Ọgụgụ 3:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ha ga na-arụrụ Erọn ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ ya, na-arụkwara nzukọ Izrel niile ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ ha n’ihu ụlọikwuu nzute. Otú ha ga-esi eme ya bụ ịna-eje ozi dị iche iche gbasara ụlọikwuu.
-