Ọnụ Ọgụgụ 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na ọ bụ m nwe nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ.+ Ọ bụ n’ụbọchị m gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt+ ka m mere ka nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel dịrị m nsọ, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ.+ Ha ga-abụ nke m. Abụ m Jehova.”
13 N’ihi na ọ bụ m nwe nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ.+ Ọ bụ n’ụbọchị m gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt+ ka m mere ka nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel dịrị m nsọ, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ.+ Ha ga-abụ nke m. Abụ m Jehova.”