Ọnụ Ọgụgụ 3:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 nakwa ogidi niile gbara ogige ya gburugburu na ntọala ha ndị nwere oghere,+ mkpọ́ ndị e ji ejide ákwà ogige ụlọikwuu, na ụdọ ndị e ji ejide ákwà ogige ya.
37 nakwa ogidi niile gbara ogige ya gburugburu na ntọala ha ndị nwere oghere,+ mkpọ́ ndị e ji ejide ákwà ogige ụlọikwuu, na ụdọ ndị e ji ejide ákwà ogige ya.