Ọnụ Ọgụgụ 3:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ọ bụ Mosis na Erọn na ụmụ ya ndị nwoke mara ụlọikwuu ha n’ihu ụlọikwuu ahụ, n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ihu ụlọikwuu nzute. Ọ bụ ha na-elekọta ebe nsọ ahụ. Ọ bụ ọrụ ha na-arụrụ ndị Izrel. Onye ọ bụla na-abụghị onye Livaị* bịara nso, a ga-egbu ya.+
38 Ọ bụ Mosis na Erọn na ụmụ ya ndị nwoke mara ụlọikwuu ha n’ihu ụlọikwuu ahụ, n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ihu ụlọikwuu nzute. Ọ bụ ha na-elekọta ebe nsọ ahụ. Ọ bụ ọrụ ha na-arụrụ ndị Izrel. Onye ọ bụla na-abụghị onye Livaị* bịara nso, a ga-egbu ya.+