Ọnụ Ọgụgụ 3:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Kpọpụta ndị Livaị ka ha bụrụ nke m, ka ha nọchie anya nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ.+ Kpụrụkwa anụ ụlọ ndị Livaị ka ha nọchie anya anụ niile anụ ụlọ ndị Izrel bu ụzọ mụọ.+ Abụ m Jehova.” Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:41 Ụlọ Nche,7/1/1995, p. 16
41 Kpọpụta ndị Livaị ka ha bụrụ nke m, ka ha nọchie anya nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ.+ Kpụrụkwa anụ ụlọ ndị Livaị ka ha nọchie anya anụ niile anụ ụlọ ndị Izrel bu ụzọ mụọ.+ Abụ m Jehova.”