Ọnụ Ọgụgụ 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie tebụl a na-edosa achịcha a na-enye Chineke.+ Ha ga-edokwasịkwa n’elu ya efere, iko, ọkwá, na ihe mmiri ndị e ji awụsa àjà mmanya.+ Achịcha dị nsọ+ ga na-adị na tebụl ahụ mgbe niile.
7 “Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie tebụl a na-edosa achịcha a na-enye Chineke.+ Ha ga-edokwasịkwa n’elu ya efere, iko, ọkwá, na ihe mmiri ndị e ji awụsa àjà mmanya.+ Achịcha dị nsọ+ ga na-adị na tebụl ahụ mgbe niile.