Ọnụ Ọgụgụ 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Kama, meerenụ ha ihe a ka ha dịrị ndụ ma ghara ịnwụ mgbe ha bịara n’ebe ihe ndị kacha nsọ dị.+ Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-abata kenye onye ọ bụla n’ime ha ọrụ ọ ga-arụ na ihe ọ ga-ebu.
19 Kama, meerenụ ha ihe a ka ha dịrị ndụ ma ghara ịnwụ mgbe ha bịara n’ebe ihe ndị kacha nsọ dị.+ Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-abata kenye onye ọ bụla n’ime ha ọrụ ọ ga-arụ na ihe ọ ga-ebu.