Ọnụ Ọgụgụ 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma ọ bụrụ na onye o mejọrọ enweghị onye ikwu ọ ga-akwụ ụgwọ ahụ,* a ga-ewegara ya Jehova. Ọ ga-abụzi nke onye nchụàjà, ya na ebule a ga-eji chụọ àjà ikpuchiri ya mmehie.+
8 Ma ọ bụrụ na onye o mejọrọ enweghị onye ikwu ọ ga-akwụ ụgwọ ahụ,* a ga-ewegara ya Jehova. Ọ ga-abụzi nke onye nchụàjà, ya na ebule a ga-eji chụọ àjà ikpuchiri ya mmehie.+