18 Onye nchụàjà ga-eme ka nwaanyị ahụ guzo n’ihu Jehova. Ọ ga-atọsa ntutu isi nwaanyị ahụ ma dọkwasị àjà ọka ahụ e ji echeta onye ikpe mara, ya bụ, àjà ọka ekworo,+ n’ọbụ aka abụọ nwaanyị ahụ. Onye nchụàjà ga-ebu mmiri ahụ na-elu ilu e ji abụ mmadụ ọnụ n’aka nke ya.+