-
Ọnụ Ọgụgụ 5:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ọ ga-emezi ka nwaanyị ahụ ṅụọ mmiri ahụ na-elu ilu nke e ji abụ mmadụ ọnụ. Mmiri ahụ e ji abụ mmadụ ọnụ ga-abanye n’afọ ya ma gbuo ya mgbu.
-