Ọnụ Ọgụgụ 5:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Onye nchụàjà ga-eburu àjà ọka ekworo+ ahụ n’aka nwaanyị ahụ ma fegharịa ya n’ihu Jehova. Ọ ga-ewetakwa ya nso n’ebe ịchụàjà.
25 Onye nchụàjà ga-eburu àjà ọka ekworo+ ahụ n’aka nwaanyị ahụ ma fegharịa ya n’ihu Jehova. Ọ ga-ewetakwa ya nso n’ebe ịchụàjà.