Ọnụ Ọgụgụ 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụrụgodị na nna ya ma ọ bụ nne ya ma ọ bụ nwanne ya nwoke ma ọ bụ nwanne ya nwaanyị anwụọ, ọ gaghị emerụ onwe ya,+ n’ihi na ihe na-egosi na ọ bụ onye Naziraịt nke Chineke ya dị n’isi ya.
7 Ọ bụrụgodị na nna ya ma ọ bụ nne ya ma ọ bụ nwanne ya nwoke ma ọ bụ nwanne ya nwaanyị anwụọ, ọ gaghị emerụ onwe ya,+ n’ihi na ihe na-egosi na ọ bụ onye Naziraịt nke Chineke ya dị n’isi ya.