14 N’ebe ahụ ka ọ ga-enye Jehova onyinye ya, ya bụ, ebule ahụ́ dị mma nke na-agafebeghị otu afọ ka e jiri ya chụọ àjà a na-esu ọkụ,+ obere nne atụrụ ahụ́ dị mma na-agafebeghị otu afọ ka e jiri ya chụọ àjà mmehie,+ otu ebule ahụ́ dị mma ka e jiri ya chụọ àjà udo,+