20 Onye nchụàjà ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ bụ ihe dị nsọ a ga-enye onye nchụàjà, ya na okpuru afọ anụ e ji chụọ àjà e fegharịrị efegharị na ụkwụ anụ ahụ e nyere n’onyinye.+ E mechaa, onye Naziraịt ahụ nwere ike ịṅụ mmanya.