Ọnụ Ọgụgụ 7:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 O nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, ka e jiri ha chụọ àjà udo.+ Ọ bụ ihe ndị a ka Elayasaf+ nwa Duel nyere.
47 O nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, ka e jiri ha chụọ àjà udo.+ Ọ bụ ihe ndị a ka Elayasaf+ nwa Duel nyere.