Ọnụ Ọgụgụ 7:84 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 84 Ihe ndị a bụ onyinye ndị isi ndị Izrel nyere maka inyefe+ Chineke ebe ịchụàjà ahụ mgbe e tere ya mmanụ: efere ọlaọcha iri na abụọ, ọkwá ọlaọcha iri na abụọ, iko ọlaedo iri na abụọ;+
84 Ihe ndị a bụ onyinye ndị isi ndị Izrel nyere maka inyefe+ Chineke ebe ịchụàjà ahụ mgbe e tere ya mmanụ: efere ọlaọcha iri na abụọ, ọkwá ọlaọcha iri na abụọ, iko ọlaedo iri na abụọ;+