Ọnụ Ọgụgụ 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ndị Livaị ga-ebikwasị aka ha n’isi oké ehi ndị ahụ.+ Ha ga-achụzi otu n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie, chụọkwa nke ọzọ ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ a na-achụrụ Jehova, ka e wee kpuchiere ndị Livaị mmehie.+
12 “Ndị Livaị ga-ebikwasị aka ha n’isi oké ehi ndị ahụ.+ Ha ga-achụzi otu n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie, chụọkwa nke ọzọ ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ a na-achụrụ Jehova, ka e wee kpuchiere ndị Livaị mmehie.+