Ọnụ Ọgụgụ 8:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị Livaị mere onwe ha ka ha dị ọcha ma saa uwe ha.+ Mgbe ha mechara, Erọn chere* ha n’ihu Jehova ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị.+ Erọn wee kpuchiere ha mmehie ha iji mee ka ha dị ọcha.+
21 Ndị Livaị mere onwe ha ka ha dị ọcha ma saa uwe ha.+ Mgbe ha mechara, Erọn chere* ha n’ihu Jehova ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị.+ Erọn wee kpuchiere ha mmehie ha iji mee ka ha dị ọcha.+