Ọnụ Ọgụgụ 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma ọ bụrụ na mmadụ dị ọcha, e nweghịkwa ebe ọ gara, ma ya ahapụ ịkwadebe anụ e ji eme Ememme Ngabiga, a ga-egbu onye ahụ*+ n’ihi na o wetaraghị Jehova onyinye ya n’oge a kara aka. Onye ahụ ga-aza ajụjụ maka mmehie ya.
13 Ma ọ bụrụ na mmadụ dị ọcha, e nweghịkwa ebe ọ gara, ma ya ahapụ ịkwadebe anụ e ji eme Ememme Ngabiga, a ga-egbu onye ahụ*+ n’ihi na o wetaraghị Jehova onyinye ya n’oge a kara aka. Onye ahụ ga-aza ajụjụ maka mmehie ya.