Ọnụ Ọgụgụ 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ bụrụ na ígwé ojii ahụ akwụrụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ọtụtụ ụbọchị, ndị Izrel na-erubere Jehova isi ghara ịkwali.+
19 Ọ bụrụ na ígwé ojii ahụ akwụrụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ọtụtụ ụbọchị, ndị Izrel na-erubere Jehova isi ghara ịkwali.+