Ọnụ Ọgụgụ 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ọ bụrụ na unu agaa agha n’ala unu ka unu lụso onye iro nke na-achọ unu okwu agha, unu ga-eji opi ndị ahụ fụọ opi agha.+ Jehova bụ́ Chineke unu ga-echetakwa unu ma zọpụta unu n’aka ndị iro unu.
9 “Ọ bụrụ na unu agaa agha n’ala unu ka unu lụso onye iro nke na-achọ unu okwu agha, unu ga-eji opi ndị ahụ fụọ opi agha.+ Jehova bụ́ Chineke unu ga-echetakwa unu ma zọpụta unu n’aka ndị iro unu.