Ọnụ Ọgụgụ 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị Izrel wee malite ịpụ n’ala ịkpa Saịnaị otú e nyere ha iwu ka ha si na-akwali mgbe ha na-akwaga ebe ọzọ.+ Ígwé ojii ahụ kwụsịrị n’ala ịkpa Peran.+
12 Ndị Izrel wee malite ịpụ n’ala ịkpa Saịnaị otú e nyere ha iwu ka ha si na-akwali mgbe ha na-akwaga ebe ọzọ.+ Ígwé ojii ahụ kwụsịrị n’ala ịkpa Peran.+