Ọnụ Ọgụgụ 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova gwara Mosis, sị: “Ọ bụrụ na nna ya agbụọ ya asọ mmiri n’ihu, ọ̀ bụ na ihere onwe ya agaghị eme ya ruo ụbọchị asaa? Ka e si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ ya ka ọ nọrọ iche ruo ụbọchị asaa.+ E mechaa, e nwere ike ịkpọbata ya.”
14 Jehova gwara Mosis, sị: “Ọ bụrụ na nna ya agbụọ ya asọ mmiri n’ihu, ọ̀ bụ na ihere onwe ya agaghị eme ya ruo ụbọchị asaa? Ka e si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ ya ka ọ nọrọ iche ruo ụbọchị asaa.+ E mechaa, e nwere ike ịkpọbata ya.”