Ọnụ Ọgụgụ 13:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe Mosis na-edunye ha ka ha gaa nyopụta otú ala Kenan dị, ọ sịrị ha: “Gaanụ Negeb,* gbagookwanụ n’ebe bụ́ ugwu ugwu.+
17 Mgbe Mosis na-edunye ha ka ha gaa nyopụta otú ala Kenan dị, ọ sịrị ha: “Gaanụ Negeb,* gbagookwanụ n’ebe bụ́ ugwu ugwu.+