Ọnụ Ọgụgụ 13:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Chọpụtakwanụ ma ala ha ọ̀ na-eme nri ka ọ̀ bụ na ọ naghị eme nri,+ ma osisi ọ̀ dị na ya ka ọ̀ bụ na ọ dịghị. Nweenụ obi ike,+ wetakwanụ ụfọdụ n’ime mkpụrụ ala ahụ.” Oge ahụ bụ oge mkpụrụ vaịn mbụ na-acha.+
20 Chọpụtakwanụ ma ala ha ọ̀ na-eme nri ka ọ̀ bụ na ọ naghị eme nri,+ ma osisi ọ̀ dị na ya ka ọ̀ bụ na ọ dịghị. Nweenụ obi ike,+ wetakwanụ ụfọdụ n’ime mkpụrụ ala ahụ.” Oge ahụ bụ oge mkpụrụ vaịn mbụ na-acha.+