Ọnụ Ọgụgụ 13:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma, ndị bi n’ala ahụ siri ike. A rụsiri obodo ndị dị na ya ezigbo ike. Anyị hụkwara ndị Anakim n’ebe ahụ.+
28 Ma, ndị bi n’ala ahụ siri ike. A rụsiri obodo ndị dị na ya ezigbo ike. Anyị hụkwara ndị Anakim n’ebe ahụ.+