Ọnụ Ọgụgụ 14:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Unu ga-aza ajụjụ maka mmehie unu afọ iri anọ+ ka unu wee mata ihe ịhapụ m pụtara.* Ụbọchị iri anọ unu ji nyopụta otú ala ahụ dị+ nọchiri anya afọ iri anọ, otu ụbọchị nọchiri anya otu afọ, otu ụbọchị nọchiri anya otu afọ.
34 Unu ga-aza ajụjụ maka mmehie unu afọ iri anọ+ ka unu wee mata ihe ịhapụ m pụtara.* Ụbọchị iri anọ unu ji nyopụta otú ala ahụ dị+ nọchiri anya afọ iri anọ, otu ụbọchị nọchiri anya otu afọ, otu ụbọchị nọchiri anya otu afọ.