Ọnụ Ọgụgụ 14:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 “‘“Mụnwa bụ́ Jehova ekwuola ya. Ihe a ka m ga-eme nzukọ ọjọọ a, bụ́ ndị zukọtara ka ha maa m aka: N’ala ịkpa a ka a ga-ebibi ha. Ọ bụkwa n’ebe a ka ha ga-anwụ.+
35 “‘“Mụnwa bụ́ Jehova ekwuola ya. Ihe a ka m ga-eme nzukọ ọjọọ a, bụ́ ndị zukọtara ka ha maa m aka: N’ala ịkpa a ka a ga-ebibi ha. Ọ bụkwa n’ebe a ka ha ga-anwụ.+