Ọnụ Ọgụgụ 14:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ndị Amalek na ndị Kenan nọ n’ebe ahụ ịlụso unu agha.+ A ga-ejikwa mma agha gbuo unu. Ebe ọ bụ na unu kwụsịrị iso Jehova, Jehova agaghị anọnyere unu.”+
43 Ndị Amalek na ndị Kenan nọ n’ebe ahụ ịlụso unu agha.+ A ga-ejikwa mma agha gbuo unu. Ebe ọ bụ na unu kwụsịrị iso Jehova, Jehova agaghị anọnyere unu.”+