Ọnụ Ọgụgụ 15:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu ga-ewetakwa otu ụzọ n’ụzọ atọ nke otu hin mmanya ka ọ bụrụ àjà mmanya. Ọ bụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.
7 Unu ga-ewetakwa otu ụzọ n’ụzọ atọ nke otu hin mmanya ka ọ bụrụ àjà mmanya. Ọ bụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.