Ọnụ Ọgụgụ 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha zukọtara na-akatọ+ Mosis na Erọn. Ha sịrị ha: “O zuolara unu! Nzukọ a niile dị nsọ,+ Jehova nọnyekwaara ha.+ Gịnịzi mere unu ga-eji na-ebuli onwe unu elu n’ọgbakọ Jehova?” Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:3 Ụlọ Nche,10/15/2012, p. 138/1/2000, p. 10
3 Ha zukọtara na-akatọ+ Mosis na Erọn. Ha sịrị ha: “O zuolara unu! Nzukọ a niile dị nsọ,+ Jehova nọnyekwaara ha.+ Gịnịzi mere unu ga-eji na-ebuli onwe unu elu n’ọgbakọ Jehova?”