Ọnụ Ọgụgụ 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ka ọ dị ugbu a, ị kpọbabeghị anyị n’ala ọ bụla mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ I nyebeghịkwa anyị ala na ubi vaịn. Ị̀ ga-aghụpụta ụmụ nwoke ndị ahụ anya?* Anyị agaghị abịa!”
14 Ka ọ dị ugbu a, ị kpọbabeghị anyị n’ala ọ bụla mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ I nyebeghịkwa anyị ala na ubi vaịn. Ị̀ ga-aghụpụta ụmụ nwoke ndị ahụ anya?* Anyị agaghị abịa!”