Ọnụ Ọgụgụ 16:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma ọ bụrụ na Jehova ga-eme ha ihe pụrụ iche, mee ka ala meghee* loo ha na ihe niile bụ́ nke ha, ha abanye n’ili* ná ndụ, unu ga-amara n’eziokwu na ụmụ nwoke ndị a akparịala Jehova.”
30 Ma ọ bụrụ na Jehova ga-eme ha ihe pụrụ iche, mee ka ala meghee* loo ha na ihe niile bụ́ nke ha, ha abanye n’ili* ná ndụ, unu ga-amara n’eziokwu na ụmụ nwoke ndị a akparịala Jehova.”