-
Ọnụ Ọgụgụ 16:39Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
39 Elieza onye nchụàjà weere ihe ndị ahụ e ji amụ insens, bụ́ ndị e ji ọla kọpa mee, ya bụ, ihe ndị ahụ ọkụ regburu wetara, ma kụọ ha ka ha dị mbadamba ka e jiri ha machie ebe ịchụàjà,
-