Ọnụ Ọgụgụ 17:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa ndị Izrel okwu, natakwa ha otu mkpara maka otu ọnụmara. Onyeisi ọnụmara nke ọ bụla ga-eweta otu mkpara.+ Mkpara niile ị ga-anata ga-adị iri na abụọ. Ị ga-ede aha onyeisi nke ọ bụla na mkpara ya.
2 “Gwa ndị Izrel okwu, natakwa ha otu mkpara maka otu ọnụmara. Onyeisi ọnụmara nke ọ bụla ga-eweta otu mkpara.+ Mkpara niile ị ga-anata ga-adị iri na abụọ. Ị ga-ede aha onyeisi nke ọ bụla na mkpara ya.