Ọnụ Ọgụgụ 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’echi ya, mgbe Mosis banyere n’ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya,* mkpara Erọn, nke bụ́ maka ụlọ Livaị, amaala ifuru, gbawaa, malite ịwa okooko, na-amịpụtakwa mkpụrụ almọnd ndị chara acha.
8 N’echi ya, mgbe Mosis banyere n’ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya,* mkpara Erọn, nke bụ́ maka ụlọ Livaị, amaala ifuru, gbawaa, malite ịwa okooko, na-amịpụtakwa mkpụrụ almọnd ndị chara acha.