Ọnụ Ọgụgụ 18:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ị ga-eji ego ole e ji agbara ya gbara ya mgbe ọ dị otu ọnwa ma ọ bụ karịa, ya bụ, shekel* ọlaọcha ise e kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya,+ ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ* tụọ ya. Ọ bụ gira* iri abụọ.
16 Ị ga-eji ego ole e ji agbara ya gbara ya mgbe ọ dị otu ọnwa ma ọ bụ karịa, ya bụ, shekel* ọlaọcha ise e kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya,+ ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ* tụọ ya. Ọ bụ gira* iri abụọ.