Ọnụ Ọgụgụ 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Elieza onye nchụàjà ga-ejizi mkpịsị aka ya rụrụtụ ọbara nne ehi ahụ ma fesa ọbara ya n’ihu ụlọikwuu nzute.+ Ọ ga-eme ya ugboro asaa.
4 Elieza onye nchụàjà ga-ejizi mkpịsị aka ya rụrụtụ ọbara nne ehi ahụ ma fesa ọbara ya n’ihu ụlọikwuu nzute.+ Ọ ga-eme ya ugboro asaa.