Ọnụ Ọgụgụ 19:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 A ga-akpọzi nne ehi ahụ ọkụ n’ihu ya. A ga-akpọ akpụkpọ ya na anụ ya na ọbara ya na nsị ya ọkụ.+