-
Ọnụ Ọgụgụ 19:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ha ga-ekporotụ ntụ anụ ahụ a kpọrọ ọkụ e ji chụọ àjà mmehie ka e jiri ya mee ka onye ahụ na-adịghị ọcha dị ọcha. A ga-ekponyetụ ntụ ahụ n’efere ma wụnye ya mmiri e kutere n’iyi.
-